Jeremaya 48:42 - Bible Nso42 Agēkpochapu kwa Moab ka ọ ghara ibu otù ndi, n'ihi na ọ bu imegide Jehova ka ọ meworo onwe-ya ka ọ di uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a42 A ga-ebibi obodo Moab, mee ya ka ọ ghara ịdịkwa, nʼihi na ọ kagidere Onyenwe anyị anya. Faic an caibideil |