Jeremaya 48:20 - Bible Nso20 Emewo ka ihere me Moab; n'ihi na ọ tuwo ujọ: kwasie ákwá ike ti kwa nkpu; gosinu ya n'Anon, na emebiwo Moab. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 E meela ka ihere mee Moab, nʼihi na a tụpịala ya. Kwasienụ akwa ike, tiekwanụ mkpu akwa. Kwupụta ya nʼAnọn na e bibiela Moab. Faic an caibideil |