Jeremaya 42:21 - Bible Nso21 m'we gosi unu ya ta; ma unu egeghi nti n'olu Jehova, bú Chineke-unu, ọbuná ime ihe ọ bula nke O zìrim ka m'were ya biakute unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Agwala m unu taa ihe o kwuru, ma unu ajụla ime ihe ahụ niile Onyenwe anyị Chineke unu, bụ onye unu zigara m ka m jekwuru, kwuru. Faic an caibideil |