Jeremaya 41:3 - Bible Nso3 Ọ bu kwa ndi-Ju nile ndi ha na ya, bú Gedalaia, nọ, nime Mizpa, na ndi Kaldea ndi ahuru n'ebe ahu, bú ndi-agha, ka Ishmael tib͕uru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ishmel gbukwara ndị ikom Juda niile ha na Gedaliya nọ na Mizpa, gbukwaa ndị agha Babilọn nọkwa nʼebe ahụ. Faic an caibideil |