Jeremaya 41:12 - Bible Nso12 ha we chiri ndikom-ha nile, je ibuso Ishmael nwa Netanaia agha, ha we chọta ya n'akuku miri bara uba nke di na Gibeon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 ha duuru ndị agha ha niile pụọ ibuso Ishmel nwa Netanaya agha. Ha chụkwutere ya nʼebe dị nso nʼiyi ukwu Gibiọn. Faic an caibideil |