Jeremaya 40:6 - Bible Nso6 Jeremaia we biakute Gedalaia nwa Ahaikam rue Mizpa, ya na ya we biri n'etiti ndi Israel ndi fọduru n'ala-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ya mere, Jeremaya jekwuuru Gedaliya nwa Ahikam na Mizpa, soro ya na ndị fọdụrụ nʼala ahụ biri. Faic an caibideil |