Jeremaya 4:27 - Bible Nso27 N'ihi na otú a ka Jehova siri, Ebe tọb͕ọrọ n'efu ka ala nka nile gābu; ma M'gaghi-eme ka ọ gwusia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru, “A ga-ebibi ala ahụ niile, ma agaghị m ebibicha ya kpamkpam. Faic an caibideil |