Jeremaya 4:26 - Bible Nso26 Ahurum, ma, le, ubi ọma bu ọzara, akwatusi-kwa-ra obodo-ya nile n'iru Jehova, n'iru iwe-Ya di ọku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ala ọma ahụ aghọọla ọzara, obodo niile aghọọla mkputamkpu ebe nʼihu Onyenwe anyị, nʼihu oke iwe ya. Faic an caibideil |