Jeremaya 38:13 - Bible Nso13 Ha we chiri udọ̀ ahu dọgota Jeremaia, we me ka o si n'olùlù ahu rigoputa: Jeremaia we nọgide n'ogige ulo-nche ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Emesịa, ha dọlịtere ya elu, dọpụta ya site nʼolulu mmiri ahụ. Site nʼoge ahụ, Jeremaya nọgidere nʼogige ụlọ ndị nche. Faic an caibideil |