Jeremaya 37:19 - Bible Nso19 Òle ebe kwa ka ndi-amuma-unu nọ, bú ndi buru unu amuma, si, Eze Babilon agaghi-abia imegide unu, ma-ọbu imegide ala nka? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ebee ka ndị amụma unu nọ, bụ ndị ahụ na-eburu unu amụma na-asị unu, ‘Eze Babilọn agaghị ebuso unu agha, ọ gaghị ebusokwa ala a agha?’ Faic an caibideil |