Jeremaya 37:16 - Bible Nso16 Mb͕e Jeremaia batara n'ulo olùlù, na n'ime-ulo ntà ya, Jeremaia we nọdu n'ebe ahu ọtutu ubọchi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 E tinyere Jeremaya nʼime ụlọ mkpọrọ olulu, ebe ọ nọrọ ogologo oge. Faic an caibideil |