Jeremaya 36:25 - Bible Nso25 Ọzọ kwa, Elnetan na Delaia na Gemaraia riọrọri eze arìriọ ka ọ ghara isure akwukwọ-npiakọta ahu: ma o geghi ha nti. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ọ bụ ezie na Elnatan na Delaya na Gemaraya rịọrọ eze sị ya adọkasịla akwụkwọ ndị ahụ, ma o geghị ha ntị. Faic an caibideil |