Jeremaya 36:15 - Bible Nso15 Ha we si ya, Biko, nọdu ala, gua ya na nti-ayi. Beruk we gua ya na nti-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Mgbe o ruru nʼebe ahụ, ha gwara ya sị ya, “Biko, nọdụ ala gụọra anyị ihe dị nʼakwụkwọ a.” Ya mere, Baruk gụpụtara ha ihe dị nʼakwụkwọ ahụ. Faic an caibideil |