Jeremaya 35:16 - Bible Nso16 N'ihi na umu Jonadab nwa Rikab emewo ka ihe ahu nna-ha nyere n'iwu guzosie ike, bú nke o nyere ha n'iwu, ma ndi nka egeghm nti; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ụmụ ụmụ Jehonadab, nwa Rekab, emeela ihe nna nna ha nyere ha nʼiwu, ma ndị a jụrụ irubere m isi.’ Faic an caibideil |