Jeremaya 32:27 - Bible Nso27 Le, Mu onwem bu Jehova, Chineke nke anu-aru nile, bú madu: ọ̀ di ihe ọ bula karirim ime? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 “Abụ m Onyenwe anyị, Chineke nke anụ ahụ niile bụ mmadụ. Ọ dị ihe ọbụla karịrị m ime? Faic an caibideil |