Jeremaya 31:24 - Bible Nso24 Juda na obodo-ya nile gēbikọ nime ya n'otù; ndi-ubi, na ndi nāchiri ìgwè aturu-ha bulie ije. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ndị mmadụ ga-ebikọta ọnụ na Juda na nʼobodo niile dị nʼime ya, ma ndị na-arụ ọrụ ubi, ma ndị na-elekọta igwe ewu na atụrụ ha. Faic an caibideil |