Jeremaya 27:14 - Bible Nso14 Ma unu egela nti okwu nile nke ndi-amuma ndi nāgwa unu okwu, si, Unu agaghi-efé eze Babilon: n'ihi na amuma ugha ka ha nēburu unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Egela ntị nʼokwu ndị amụma na-agwa gị sị, ‘Unu agaghị efe eze Babilọn,’ nʼihi na ọ bụ okwu ụgha ka ha na-agwa unu. Faic an caibideil |