Jeremaya 26:14 - Bible Nso14 Ma mu onwem, le, adim n'aka-unu: menum ka o si di nma na ka o si zie ezie n'anya-unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ma nʼebe mụ onwe m nọ, lee adị m unu nʼaka, jirinụ m mee ihe ọbụla ziri unu ezi nʼanya nke dịkwa mma nʼanya unu. Faic an caibideil |