Jeremaya 25:35 - Bible Nso35 Ebe-nb͕alaga alanariwo kwa ndi-ọzùzù-aturu, nb͕apu alanariwo ndi di ebube n'etiti ìgwè ewu na aturu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Ndị ọzụzụ atụrụ agaghị enwe ebe ha ga-agbaga ọsọ; ndị ndu igwe ewu na atụrụ agaghị enwekwa ebe ha ga-ezo onwe ha. Faic an caibideil |