Jeremaya 25:16 - Bible Nso16 Ha gāṅu kwa, we ṅaghari, wi ara, n'ihi mma-agha ahu nke Mu onwem nēziga n'etiti ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Mgbe ha ṅụrụ ya, ha ga-adagharị, malitekwa ịyị ara nʼihi mma agha, nke m ga-ezite nʼetiti ha.” Faic an caibideil |