Jeremaya 22:26 - Bible Nso26 M'gētufu kwa gi na nne-gi onye muru gi, rue ala ọzọ, ebe anāmughi unu; ọ bu kwa n'ebe ahu ka unu gānwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Aga m atụfu gị na nne mụrụ gị, tụga unu na mba ọzọ dị iche site nʼobodo a nọ mụọ unu. Ebe ahụ ka unu ga-anọ nwụọ. Faic an caibideil |