Jeremaya 2:9 - Bible Nso9 N'ihi ya Mu na unu gēkpe kwa ikpe ọzọ, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), Mu na umu umu-unu gēkpe kwa ikpe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Nʼihi ya, aga m ebulite ebubo megide unu,” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. “M ga-ebulikwa ebubo megide ụmụ ụmụ unu. Faic an caibideil |