Jeremaya 18:10 - Bible Nso10 ọ buru na o me ihe jọrọ njọ n'anyam, we ghara ige nti n'olum, M'gēchèghari kwa n'ezi ihe ahu, nke M'siri na M'gēji me ya nma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 ọ bụrụ na o mee ihe jọrọ njọ nʼanya m, jụ irubere m isi, agaghị m emere ya ihe ọma ahụ m zubere imere ya. Faic an caibideil |