Jeremaya 16:17 - Bible Nso17 N'ihi na anyam abua dikwasi n'uzọ nile ha: ezopughi ha n'irum, ezobeghi kwa ajọ omume-ha pua n'iru anyam abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ana m ahụzu ụzọ ha niile. O nweghị ihe zoro ezo nʼebe m nọ. Anya m na-ahụzukwa mmehie ha niile. Faic an caibideil |