Jeremaya 15:21 - Bible Nso21 M'gānaputa kwa gi n'aka ndi ọjọ, b͕aputa gi n'aka ndi nēme ka madu ma jijiji. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 “Aga m anapụta gị site nʼaka ndị ọjọọ. Gbapụtakwa gị site nʼaka ndị na-enweghị obi ebere.” Faic an caibideil |