Jeremaya 14:4 - Bible Nso4 N'ihi ala nke b͕awara ab͕awa, n'ihi na oké miri-ozuzo adighi n'ala, ihere emewo ndi-ọlu-ubi, ha ekpuchiwo isi-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ala na-agbawa nʼihi enweghị mmiri ozuzo. Ndị ọrụ ubi na-ekpuchikwa isi ha nʼihi obi ọjọọ ha. Faic an caibideil |