Jeremaya 1:5 - Bible Nso5 Tutu akpua m gi n'afọ amaram gi, ọ bu kwa tutu i si n'àkpà-nwa puta ka M'doro gi nsọ; ewerewom gi nye ka gi buru onye-amuma diri mba nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 “Amaara m gị tupu a tụrụ ime gị, tupu a mụọ gị, edoro m gị nsọ, ahọpụtakwara m gị dịka onye amụma nye mba niile.” Faic an caibideil |