Jenesis 9:6 - Bible Nso6 Onye nāwusi ọbara madu, site n'aka madu ka agāwusi ọbara-ya: n'ihi na ọ bu n'onyinyo Chineke ka O mere madu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “Onye ọbụla wufuru ọbara mmadụ, nʼaka mmadụ ka a ga-awụfu ọbara nke ya, nʼihi nʼoyiyi Chineke ka Chineke mere mmadụ. Faic an caibideil |