10 Noa we mua umu-ndikom atọ, Shem, na Ham, na Jefet.
10 Noa mụtara ụmụ ndị ikom atọ aha ha bụ, Shem, Ham, na Jafet.
Noa we b͕a nnù arọ na ọgu ise: Noa we mua Shem, na Ham, na Jefet.
Ma ebibiri uwa n'iru Chineke, uwa juputakwara n'ihe-ike.
Ndia bu osuso-ọmumu Noa. Noa bu onye ezi omume, onye zuru okè n'ọb͕ọ-ya nile: Noa na Chineke yikọrọ nējeghari.