Jenesis 50:9 - Bible Nso9 Ma ub͕o-ala ma ndi inyinya nēbu we so ya rigo: ọmuma-ulo-ikwū ahu we di oké uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma ịnyịnya ụgbọ na ndị na-agba ịnyịnya, so ya gaa. Igwe mmadụ gara ije a buru ibu nke ukwuu. Faic an caibideil |