Jenesis 50:14 - Bible Nso14 Josef we laghachi n'Ijipt, ya onwe-ya, na umu-nne-ya, na ndi nile soro ya rigo ilì nna-ya, mb͕e o lìsiri nna-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Emesịa, Josef laghachiri Ijipt ya na ụmụnne ya, na ndị niile sooro ya gaa olili ozu nna ya, ngwangwa elichara nna ya. Faic an caibideil |