Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Jenesis 5:32 - Bible Nso

32 Noa we b͕a nnù arọ na ọgu ise: Noa we mua Shem, na Ham, na Jefet.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 Mgbe Noa gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna Shem, Ham na Jafet.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Jenesis 5:32
13 Iomraidhean Croise  

Ma ndia bu osuso-ọmumu umu-ndikom Noa, bú Shem na Ham na Jefet: amukwara ha umu-ndikom, mb͕e iju-miri ahu gasiri.


Shem kwa, amukwara umu nye ya onwe-ya, ọ bu nna umu nile nke Iba, nwa-nne nke-okenye nke Jefet.


Ndia bu ab͕uru umu-ndikom Noa, dika osuso-ọmumu nile ha si di, nime mba nile ha: site kwa na ndia ka ekesara mba nile n'uwa, mb͕e iju-miri ahu gasiri.


Umu-ndikom Ham kwa; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.


ubọchi nile nke Lemek we buru nnù arọ na ọgu iri-na-asatọ na arọ iri na asa: o we nwua.


O rue, mb͕e madu malitere iba uba n'elu ala, mb͕e amukwara umu-ndinyóm nye ha,


Noa we mua umu-ndikom atọ, Shem, na Ham, na Jefet.


N'otù ubọchi ahu ka Noa, na Shem na Ham na Jefet, bú umu-ndikom Noa, na nwunye Noa, ha na nwunye nile nke umu-ya ndikom, bara n'ub͕ọ ahu;


Noa b͕ara nnù arọ na ọgu iri mb͕e iju-miri ahu di n'elu uwa.


nwa Kainan, nwa Afaksad, nwa Shem, nwa Noa, nwa Lemek,


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan