14 ubọchi nile nke Kenan we buru nnù arọ abua na ọgu ise na iri: o we nwua.
14 Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri.
Kenan di ndu, mb͕e ọ musiri Mahalalel, nnù arọ abua na ọgu abua, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom:
Mahalalel di ndu ọgu arọ atọ na ise, ọ mua Jered:
Ubọchi nile nke Adam di ndu we buru nnù arọ abua na ọgu isi na iri: o we nwua.