12 Kenan di ndu ọgu arọ atọ na iri, ọ mua Mahalalel:
12 Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel.
ubọchi nile nke Enosh we buru nnù arọ abua na ọgu ise na ise: o we nwua.
Kenan di ndu, mb͕e ọ musiri Mahalalel, nnù arọ abua na ọgu abua, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom:
nwa Metusela, nwa Inok, nwa Jered, nwa Mahalaleel, nwa Kenan,