5 Simeon na Livai bu nwa-nne; Ihe nke ihe-ike bu mma-agha-ha.
5 “Simiọn na Livayị bụ ụmụnne. Mma agha ha bụ ngwa ihe ike.
Ọzọ, onye di ume-ngwu n'ije-ozi-ya, Onye ahu bu nwa-nne nke onye-nwe nbibi.
N'akuku ókè-ala Benjamin, site n'akuku Iru-anyanwu rue akuku Ọdida-anyanwu; Simeon, otù òkè.
Nke ebo umu Simeon, Shemuel nwa Amihud.
Umu Israel we nye ndi Livai obodo ndia na ebe-ita-nri-ha n'ife-nzà, dika Jehova nyere iwu n'aka Moses.
Site n'ebo Simeon orù nnù na nnù iri: Site n'ebo Livai orú nnù na nnù iri: Site n'ebo Isaka orú nnù na nnù iri: