Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Jenesis 49:20 - Bible Nso

20 Asha ka abuba si aputa, bú nrí-ya, Ya onwe-ya gēnye kwa ihe-utọ di iche iche nke eze.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 “Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba, nke na-adị ndị eze mma.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Jenesis 49:20
4 Iomraidhean Croise  

Lia we si, Na mb͕e ọ nāgaram nke-ọma! n'ihi na umu-ndinyom madu akpọwom onye ihe nāgara nke-ọma: ọ we kpọ aha-ya Asha.


Umu-ndikom Asha; Imna, na Ishva, na Ishvi, na Beria, na Sera, bú nwa-nne-ha nwayi: umu-ndikom Beria kwa; Heba na Malkiel.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan