Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Jenesis 49:17 - Bible Nso

17 Ka Dan buru agwọ n'uzọ, Aju-ala n'okporo-uzọ, Nke nāta ikiri-ukwu inyinya aru, Onye o nēbu we daghachi azu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Dan ga-adị ka agwọ dị nʼakụkụ okporoụzọ, dịka ajụala dị nʼụzọ ọhịa, nke na-ata ịnyịnya nʼikiri ụkwụ, si otu a mee ka onye na-agba ịnyịnya dalaa azụ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Jenesis 49:17
8 Iomraidhean Croise  

Dan gēkpeputa ndi-ya, Dika otù nime ebo nile nke Israel.


Nzọputa-Gi ka m'cheworo, Jehova


Site kwa na ndi Dan, bú ndi nēdo agha n'usoro, orú nnù uzọ atọ na nnù iri-na-otù na ọgu iri.


N'ikpe-azu-ya ọ bu dika agwọ ka ọ nāta, Ọ bu kwa dika aju-ala ka ọ nātu.


Ọ buru na agwọ ata aru tutu arà ya urà, ọ dighi kwa urù ọ gābara onye-nwe ire-utọ.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan