Jenesis 48:6 - Bible Nso6 Ma umu-gi, ndi i musoworo ha, ọ bu gi nwe ha; n'aha umu-nne-ha ka agākpọ ha n'ihe-nketa-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ma ụmụ ọzọ a ga-amụtara gị ga-abụ nke gị. Ọ bụ aha ụmụnne ha ndị a ka a ga-eji mara ha nʼala nketa nke ha. Faic an caibideil |