Jenesis 48:18 - Bible Nso18 Josef we si nna-ya, Ọ bughi otú a, nnam: n'ihi na nka bu ọkpara; tukwasi aka-nri-gi n'isi-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Mgbe ahụ, Josef sịrị nna ya, “I bikwasịjọrọ aka gị. Onye a bụ ọkpara, bikwasị aka nri gị nʼisi ya.” Faic an caibideil |