Jenesis 47:12 - Bible Nso12 Josef were nri zùa nna-ya, na umunne ya, na ulo nile nke nna-ya, dika ọnu-ọgugu nke umu-ntakiri si di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Josef nyere nna ya na ụmụnne ya na ezinaụlọ nna ya nri dịka ọnụọgụgụ nke ụmụ ha si dị. Faic an caibideil |