Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Jenesis 46:8 - Bible Nso

8 Ma ndia bu aha umu Israel, ndi batara n'Ijipt, Jekob na umu-ya ndikom: ọkpara Jekob, bú Reuben.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ya bụ Jekọb na ụmụ ụmụ ya, ndị sooro ya gaa Ijipt. Ruben, ọkpara Jekọb

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Jenesis 46:8
15 Iomraidhean Croise  

Lia we turu ime, mua nwa-nwoke, kpọ aha-ya Reuben: n'ihi na ọ siri, N'ihi na Jehova elekwasiwo nweda-n'alam anya; n'ihi na ub͕u a dim gāhum n'anya.


ya na umu-ya ndikom, na umu-ndikom nke umu-ya ndikom, umu-ya ndinyom, na umu-ndinyom nke umu-ya ndikom, ọ bu nkpuru-ya nile ka o mere ka ha so ya bata n'Ijipt.


Umu-ndikom Reuben; Hanok, na Palu, na Hezron, na Kami.


Ndia bu kwa aha ndikom unu na ha gēguzo: nke Reuben; Elizua nwa Shedeua.


Ka Reuben di ndu, ghara kwa inwu; Ma ka ndikom-ya di ole-na-ole.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan