24 Umu-ndikom Naftali; Jahzeel, na Guni, na Jiza, na Shilem.
24 Ụmụ ndị ikom Naftalị bụ, Jaziil, na Guni, na Jeza, na Shilem.
umu-ndikom Bilha, bú nwayi nējere Rechel ozi; Dan na Naftali:
Umu-ndikom Dan; Hushim.
Ndia bu umu-ndikom Bilha, onye Leban nyere Rechel nwa-ya nwayi, ọ we muara Jekob ndia: nkpuru-obi nile di asa.
Naftali bu nne-ele arapuworo arapu: Bú onye ahu nke nēnye okwu-ọnu nile di utọ.
N'ubọchi Peka, bú eze Israel, ka Tiglat-pilesa, bú eze Asiria, biara, were Ijon, na Ebel-bet-meaka, na Janoa, na Kedesh, na Hezoa, na Gilead, na Galili, bú ala nile nke Naftali; o we me ka ha je biri n'Asiria.
Site kwa na Naftali, nnù ndi-isi abua na ọgu iri, orú nnù ndikom uzọ anọ na nnù iri-na-abua na ọgu iri so-kwa-ra ha nāchi uta na ube.
Dan, Josef na Benjamin, Naftali, Gad na Asha.
Umu-ndikom Naftali; Jahaziel, na Guni, na Jiza, na Shalum, bú umu Bilha.
Nke Naftali; Ahira nwa Inan.
O we kwue ihe bayere Naftali, si, Naftali, onye ewere ihe-utọ me ka afọ ju gi, Onye juputa-kwa-ra na ngọzi Jehova: Gi nweta Ọdida-anyanwu na Ndida.