Jenesis 46:17 - Bible Nso17 Umu-ndikom Asha; Imna, na Ishva, na Ishvi, na Beria, na Sera, bú nwa-nne-ha nwayi: umu-ndikom Beria kwa; Heba na Malkiel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ụmụ ndị ikom Asha bụ, Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwanne ha nwanyị bụ Sera. Ụmụ Beriya bụ, Heba na Malkiel. Faic an caibideil |