Jenesis 46:16 - Bible Nso16 Umu-ndikom Gad; Zifyon, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Iri, na Arodi, na Areli. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ụmụ ndị ikom Gad bụ, Zefọn, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Eri, na Arodi na Areli. Faic an caibideil |