Jenesis 45:20 - Bible Nso20 Anya-unu adi-kwa-la n'ihe-unu; n'ihi na ezi ihe nke ala Ijipt nile, ọ bu unu nwe ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Unu esogbula onwe unu banyere ngwa ụlọ unu, nʼihi na ihe niile dị mma nʼala Ijipt bụ nke unu.’ ” Faic an caibideil |