Jenesis 45:17 - Bible Nso17 Fero we si Josef, Si umu-nne-gi, Menu nka; bonu anumanu-unu ibu, la, ba n'ala Kenean; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Fero gwara Josef sị ya, “Gwa ụmụnne gị, ka ha mee ihe otu a, ha bokwasị ịnyịnya ibu unu ibu laghachikwa nʼala Kenan. Faic an caibideil |