Jenesis 45:15 - Bible Nso15 Ọ we sutu umu-nne-ya nile ọnu, kwakwasi ha ákwá: emesia umu-nne-ya kpayere ya uka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Emesịa, o suturu ụmụnne ya niile ọnụ, bekwasịkwa ha akwa. Nʼikpeazụ, ụmụnne ya kpanyeere ya ụka. Faic an caibideil |