Jenesis 45:14 - Bible Nso14 Ọ we dakwasi Benjamin, bú nwa-nne-ya, n'olu, kwa ákwá; Benjamin kwa-kwa-ra ákwá n'olu-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ugbu a, ọ dakwasịrị nʼolu Benjamin, nwanne ya, kwaa akwa. Benjamin jidekwara ya nʼolu kwaa akwa. Faic an caibideil |