Jenesis 44:22 - Bible Nso22 Ayi we si onye-nwem, Nwa-okoro ahu apughi irapu nna-ya: asi kwa na ọ rapu nna-ya, nna-ya gānwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ma anyị gwara onyenwe m sị na ‘Nwata a apụghị ịhapụ nna ya, nʼihi na nna ya ga-anwụ ma ọ bụrụ na ọ hapụ ya.’ Faic an caibideil |