Jenesis 43:22 - Bible Nso22 Ọ di kwa ego ọzọ ayi wedataworo n'aka-ayi izuru ihe-oriri: ayi amaghi onye tiyere ego-ayi n'akpa-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Anyị jikwa ego ọzọ anyị ga-eji zụọ ihe oriri. Ma anyị amaghị onye tinyere ego ahụ nʼime akpa anyị.” Faic an caibideil |